Album Cover Egedege (feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno)

Egedege (feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno)

Larry Gaaga

4

Mastaa

Larry Gaga

Ijele eluwegoÓbú mú na ònye ga agba egwú e

Óbúdú mú na onye ga agba egwú

Óbú mú n′onye ga agba egwu mú n'ijele mú n′elu e

Theresa Onuorah, n'ómú n'ekwu

Onyeóma nji eje mbà n′Ijele mú n′elu

Ọnụ eji mara mbà n'ómú n′agú nwannem

Óbú mú n'ebuni egwu, mú n′onye ga agba egwú e

Dorima eh

Ín'eme guy, Achorom Ima? Aiyo...

Ochongonoko, Achorom Ima? Aiyo...

Igbagoro gbada, Achorom Ima? Aiyo...

Ichowa ima ije na nke emma (Aiyo)

Ijele ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)

Ezege ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)

Theresa ónúora n′akporibe egwu (Aiyo)

(Sese!) Larry Gaga ihewe ejewe eme

Ína eme Ife mé mú invite makie sure na úmúasa ya abia

And I ensure tablum, desa bottle menú nga ala

Īhangia menú malú na akp'aza aya nza

Ósó na pounds ama nga, just malú n'alert ama mba

Nwa hapú Ife ha kóli Yi (koli yi)

Búyem egu Kam doli yi (doli yi)

Óbia n′ógbó mtólú yi

N′amacha Maka mcholi yi

Just maka na I wan jolli

Osim, you not the one for me

Okwa izalómú mgbe mpkoli Yi

Je gwanúm Ife mmeli yi (ebe!)

Ijele eluwego

Óbú mú na ònye ga agba egwú e

Óbúdú mú na onye ga agba egwú

Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n′ijele mú n'elu e

Theresa Onuorah, n′ómú n'ekwu

Onyeóma nji eje mbà n′Ijele mú n'elu

Ọnụ eji mara mbà n'ómú n′agú nwannem

Óbú mú n′ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwú e

Dorima eh

Aiye yeyeyeyeyeye!

N′etelum egwu (n'etelum egwu), N′agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)

Biawalume (biawalume) Gbashiashiwe

Ashimú n′etelum egwu (n'etelum egwu)

N'agbalúm egwu (n′agbalúm egwu)

Chishialume

Shashiwe

Imakwa n′ihe nkena akaliam aka e

Ejebe ejebe, anaba anaba ebuluya jewe

Imakwa na nwa nkena emeluom alú e...

Ocha k'omaka, nke gi amaka, ima n′imaka

Abúó, ató, anó, ise, isi, asa(asa)

From Monday ruo to Sunday anyi n'eli Ife k′ó bazaar

Show the money by the bag (the bag)

Mti olum, ónó na bar (bar)

Akpchigom, voice mú akpochigo Kam enwezili catarrh

Nwa hapù Ife akóli yi (koli yi)

Búyem egu Kam doli (doli yi)

Óbia n'ógbó mtótú yi

N′amacha Maka mcholi yi

Just maka na I wan jolli

Osim, you are not the one for me

Okwa izalómú mgbe mpkoli yi

Je gwanúm ife mmeliyi (ebe!)

Ijele eluwego

Óbú mú na onye ga agba egwu e...

Ijele eluwego

Óbú mú na ònye ga agba egwú e

Óbúdú mú na onye ga agba egwú

Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n′elu e

Theresa Onuorah, n′ómú n'ekwu

Onyeóma nji eje mbà n′Ijele mú n'elu

Ọnụ eji mara mbà n′ómú n'agú nwannem

Óbú mú n′ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwú e

Larry Gaga gị k'egwu n′akpó

Onyeóma nji eje mba n′ijele mú n'elu e

Ijele ndi igbo k′egwu n'akpó o

Flavour nwanne mú n′ijele mú n'elu e

Anyi g′anwúzili egwu, ónú ego n'asi nwannemú

N'ijele eluwego óbú mú n′onye ga agba egwu e

Igbo nzulu ezu k′egwu n'akpó o

Ndióma mji abulumba n′ijele mú n'elu e

Okeke ndi igbo k′egwu n'akpó o

Phyno bianú e, mú n′onye g'agba egwu e

Dorima eh

Ife onye we ko jia fe aka

Ife di mma adi mma

Larry Gaga

Theresa Onuorah na'gwu agú egedege

Flavor na Phyno

Máná ndí be anyí sí na

Onye óbuná na lu onyé karílí anyá

Ná émé gíní?

Oná ékílí e kílí

Ife etúrú agó abú úsá

Ekene múnú

Afámú bu Pete Edochie

Aná akpóró mu Ebubedike